1 Ndị Eze 19:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ya asị: “Eji m ezigbo ịnụ ọkụ n’obi na-efe Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha. Ma ndị Izrel ahapụla ọgbụgba ndụ gị.+ Ha akụtuola ebe ịchụàjà gị, jirikwa mma agha gbuo ndị amụma gị, ya afọzie naanị m. Ugbu a, ha na-achọ igbu m.”*+
14 Ya asị: “Eji m ezigbo ịnụ ọkụ n’obi na-efe Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha. Ma ndị Izrel ahapụla ọgbụgba ndụ gị.+ Ha akụtuola ebe ịchụàjà gị, jirikwa mma agha gbuo ndị amụma gị, ya afọzie naanị m. Ugbu a, ha na-achọ igbu m.”*+