1 Ndị Eze 16:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 N’afọ nke iri atọ na asatọ n’ọchịchị Esa eze Juda, Ehab nwa Ọmraị malitere ịchị Izrel. Ehab nwa Ọmraị nọ na Sameria chịa Izrel+ afọ iri abụọ na abụọ. 1 Ndị Eze 21:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 N’eziokwu, e nwetụbeghị onye dị ka Ehab.+ Jezibel nwunye ya duhiere ya, ya esie ọnwụ* na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova.+
29 N’afọ nke iri atọ na asatọ n’ọchịchị Esa eze Juda, Ehab nwa Ọmraị malitere ịchị Izrel. Ehab nwa Ọmraị nọ na Sameria chịa Izrel+ afọ iri abụọ na abụọ.
25 N’eziokwu, e nwetụbeghị onye dị ka Ehab.+ Jezibel nwunye ya duhiere ya, ya esie ọnwụ* na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova.+