1 Ndị Eze 18:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Ịlaịja sịziri ha: “Jidenụ ndị amụma Bel! Unu ekwela ka otu n’ime ha gbapụ!” Ha jichikwara ha ozugbo, Ịlaịja akpụrụ ha gaa n’iyi* Kaịshọn,+ gbuo ha ebe ahụ.+
40 Ịlaịja sịziri ha: “Jidenụ ndị amụma Bel! Unu ekwela ka otu n’ime ha gbapụ!” Ha jichikwara ha ozugbo, Ịlaịja akpụrụ ha gaa n’iyi* Kaịshọn,+ gbuo ha ebe ahụ.+