Abụ Ọma 50:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Chineke anyị ga-abịa. Ọ gaghịzi agbachi nkịtị.+ Nnukwu ọkụ dị n’ihu ya,+Oké ifufe na-efekwa gburugburu ya.+ Aịzaya 29:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-anapụta gị. N’oge ahụ, égbè eluigwe ga na-agba, ala ana-ama jijiji, oké mkpọtụ ana-eme,Oké ifufe ana-efe, oké ifufe mmiri ana-efe, ọkụ ana-erepịakwa ihe.”+
3 Chineke anyị ga-abịa. Ọ gaghịzi agbachi nkịtị.+ Nnukwu ọkụ dị n’ihu ya,+Oké ifufe na-efekwa gburugburu ya.+
6 Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-anapụta gị. N’oge ahụ, égbè eluigwe ga na-agba, ala ana-ama jijiji, oké mkpọtụ ana-eme,Oké ifufe ana-efe, oké ifufe mmiri ana-efe, ọkụ ana-erepịakwa ihe.”+