5 Jehova gbadatara+ n’ígwé ojii ma kwụrụ n’ebe Mosis kwụ wee kọsaa aha Jehova.+ 6 Jehova nọ na-agafe n’ihu ya ma na-ekwu, sị: “Jehova, Jehova, Chineke nwere ọmịiko+ ma na-eme ebere,+ onye na-anaghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye ịhụnanya ya+ na eziokwu ya+ dị ukwuu,