2 Ndị Eze 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ozugbo ha gafere, Ịlaịja sịrị Ịlaịsha: “Gwa m ihe ị chọrọ ka m meere gị tupu Chineke akpọpụ m ebe ị nọ.” Ịlaịsha asị: “Biko, m chọrọ inweta mmụọ* gị+ okpukpu abụọ.”+ 2 Ndị Eze 2:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe ụmụ ndị amụma, ndị nọ na Jeriko, hụrụ ya n’ebe dịtụ anya, ha sịrị: “Mmụọ Ịlaịja adakwasịla Ịlaịsha.”+ Ha gakwara zute ya ma kpọọrọ ya isiala.
9 Ozugbo ha gafere, Ịlaịja sịrị Ịlaịsha: “Gwa m ihe ị chọrọ ka m meere gị tupu Chineke akpọpụ m ebe ị nọ.” Ịlaịsha asị: “Biko, m chọrọ inweta mmụọ* gị+ okpukpu abụọ.”+
15 Mgbe ụmụ ndị amụma, ndị nọ na Jeriko, hụrụ ya n’ebe dịtụ anya, ha sịrị: “Mmụọ Ịlaịja adakwasịla Ịlaịsha.”+ Ha gakwara zute ya ma kpọọrọ ya isiala.