Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 8:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Hazel ajụọ ya, sị: “Gịnị mere onyenwe m ji na-ebe ákwá?” Ya asị: “N’ihi na ama m ihe ị ga-eme ndị Izrel.+ Ị ga-agba ebe ndị ha rụsiri ike ọkụ. Ị ga-eji mma agha gbuo ụmụ nwoke ha bụ́ ndị dike. Ị ga-eji iwe gbuo ụmụaka ha. Ị ga-abọwakwa ụmụ nwaanyị ha dị ime afọ.”+

  • 2 Ndị Eze 10:32
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 32 Ọ bụ n’oge ahụ ka Jehova gbara nkịtị ka e jiri nwayọọ nwayọọ na-anara ndị Izrel ala ha.* Hazel sikwa ná mpaghara ala ha niile na-alụso ha agha.+

  • 2 Ndị Eze 13:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Jehova wee wesa ndị Izrel+ ezigbo iwe,+ nyefeekwa ha n’aka Hazel+ eze Siria na Ben-hedad+ nwa ya, ha ana-emesi ha ike oge niile.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya