-
2 Ndị Eze 23:19, 20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Josaya kwatukwara ụlọ niile a na-anọ efe ofufe n’ebe ndị dị elu n’obodo ndị dị na Sameria.+ Ọ bụ ndị eze Izrel rụrụ ha, si otú ahụ kpasuo Chineke iwe. Josaya mere ụlọ ndị ahụ ihe niile o mere ebe dị elu na Betel.+ 20 O gbukwara ndị nchụàjà niile nọ ebe ahụ, ndị na-achụ àjà n’ebe ndị dị elu. O gburu ha n’elu ebe ịchụàjà ndị ahụ, kpọọkwa ọkpụkpụ ndị mmadụ ọkụ n’elu ebe ịchụàjà ndị ahụ.+ Mgbe o mechara, ọ laghachiri Jeruselem.
-