Jeremaya 35:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma ha sịrị: “Anyị agaghị aṅụ mmanya, n’ihi na Jehonadab*+ nwa Rikab, bụ́ nna nna anyị, nyere anyị iwu, sị, ‘Unu emekatakwala ṅụọ mmanya, ma unu ma ụmụ unu. Jeremaya 35:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, sịrị: “Ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe onye si n’ezinụlọ Jehonadab* nwa Rikab ga na-ejere m ozi.”’”
6 Ma ha sịrị: “Anyị agaghị aṅụ mmanya, n’ihi na Jehonadab*+ nwa Rikab, bụ́ nna nna anyị, nyere anyị iwu, sị, ‘Unu emekatakwala ṅụọ mmanya, ma unu ma ụmụ unu.
19 Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, sịrị: “Ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe onye si n’ezinụlọ Jehonadab* nwa Rikab ga na-ejere m ozi.”’”