8 M ga-ala ndị ezinụlọ Ehab n’iyi. M ga-egbukwa nwa nwoke ọ bụla si n’ezinụlọ Ehab, ma onye na-enweghị onye na-enyere ya aka ma onye na-enweghị ume n’Izrel.+
7 Ma, Chineke mere ka Ehazaya nwụọ mgbe ọ gara ịhụ Jehoram. Mgbe ọ garuru, ya na Jehoram gara ka ha hụ Jihu+ nwa nwa* Nimshaị, onye Jehova họpụtara ka o bibie ezinụlọ Ehab.+