1 Ndị Eze 16:32, 33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ọ rụkwara ebe a ga-anọ na-achụrụ Bel àjà n’ụlọ* ọ rụụrụ Bel+ na Sameria. 33 Ehab rụkwara ogwe osisi arụsị.*+ Ihe niile o mere, nke kpasuru Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe, karịrị ihe ndị eze niile bu ya ụzọ chịa Izrel mere. 1 Ndị Eze 18:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ịlaịja asị ha: “Naanị m bụ onye amụma Jehova fọrọnụ,+ ma ndị amụma Bel dị narị ụmụ nwoke anọ na iri ise (450).
32 Ọ rụkwara ebe a ga-anọ na-achụrụ Bel àjà n’ụlọ* ọ rụụrụ Bel+ na Sameria. 33 Ehab rụkwara ogwe osisi arụsị.*+ Ihe niile o mere, nke kpasuru Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe, karịrị ihe ndị eze niile bu ya ụzọ chịa Izrel mere.
22 Ịlaịja asị ha: “Naanị m bụ onye amụma Jehova fọrọnụ,+ ma ndị amụma Bel dị narị ụmụ nwoke anọ na iri ise (450).