1 Ndị Eze 16:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ehab nwa Ọmraị mere ihe jọrọ njọ n’anya Jehova karịa ndị niile bu ya ụzọ.+ 1 Ndị Eze 16:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ọ rụkwara ebe a ga-anọ na-achụrụ Bel àjà n’ụlọ* ọ rụụrụ Bel+ na Sameria.