4 M ga-eme ka ọkụ gbaa ụlọ Hazel,+
Ọ ga-erepịakwa ụlọ elu niile nke Ben-hedad.+
5 M ga-agbaji ihe e ji atụchi Damaskọs.+
M ga-ebibi ndị bi na Bikat-evin,
Bibiekwa onye nọ na Bet-iden na-achị.
A ga-adọrọkwa ndị Siria n’agha laa Kia.”+ Ọ bụ ihe Jehova kwuru.’