2 Ihe E Mere 28:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ndị Damaskọs meriri ya,+ ya amalite ịchụrụ chi ha dị iche iche àjà.+ O kwukwara, sị: “Ebe ọ bụ na chi ndị eze Siria na-enyere ha aka, m ga-achụrụ chi ndị a àjà ka ha nyere m aka.”+ Ma ha kpataara ya na Izrel niile ọdachi.
23 Ndị Damaskọs meriri ya,+ ya amalite ịchụrụ chi ha dị iche iche àjà.+ O kwukwara, sị: “Ebe ọ bụ na chi ndị eze Siria na-enyere ha aka, m ga-achụrụ chi ndị a àjà ka ha nyere m aka.”+ Ma ha kpataara ya na Izrel niile ọdachi.