Hosia 12:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Gilied na-aghọ aghụghọ,*+ na-aghakwa ụgha. Ha achụọla ehi dị iche iche n’àjà na Gilgal.+ Ebe ịchụàjà ha dịkwa ka ikpo nkume nke dị n’ubi.+
11 Gilied na-aghọ aghụghọ,*+ na-aghakwa ụgha. Ha achụọla ehi dị iche iche n’àjà na Gilgal.+ Ebe ịchụàjà ha dịkwa ka ikpo nkume nke dị n’ubi.+