Diuterọnọmi 12:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Unu ga-ebibicha ebe niile mba ndị unu ga-anapụ ala ha na-anọ efe chi ha dị iche iche,+ ma ọ̀ bụ n’ugwu ndị dị elu ma ọ̀ bụ n’obere ugwu ma ọ̀ bụ n’okpuru nnukwu osisi ọ bụla na-ama pokopoko. Aịzaya 57:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị mmekọahụ na-agụsi ike n’ebe osisi ukwu dị iche iche dị,+Nakwa n’okpuru nnukwu osisi ọ bụla na-ama pokopoko,+Ndị na-egbu ụmụaka na ndagwurugwu dị iche iche,+N’ebe ndị gbawara agbawa ná nnukwu nkume?
2 Unu ga-ebibicha ebe niile mba ndị unu ga-anapụ ala ha na-anọ efe chi ha dị iche iche,+ ma ọ̀ bụ n’ugwu ndị dị elu ma ọ̀ bụ n’obere ugwu ma ọ̀ bụ n’okpuru nnukwu osisi ọ bụla na-ama pokopoko.
5 Ndị mmekọahụ na-agụsi ike n’ebe osisi ukwu dị iche iche dị,+Nakwa n’okpuru nnukwu osisi ọ bụla na-ama pokopoko,+Ndị na-egbu ụmụaka na ndagwurugwu dị iche iche,+N’ebe ndị gbawara agbawa ná nnukwu nkume?