-
1 Ndị Eze 12:31, 32Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
31 Jeroboam rụgasịrị ụlọ n’ebe ndị dị elu ka a nọrọ na ha na-efe chi dị iche iche. Ọ họpụtakwara ndị nkịtị na-abụghị ndị Livaị ka ha bụrụ ndị nchụàjà.+ 32 Jeroboam mekwara ka a malite ime otu ememme n’abalị iri na ise n’ọnwa nke asatọ. A na-eme ụdị ememme a na Juda.+ Ọ nọkwa n’elu ebe ịchụàjà ọ rụrụ na Betel+ chụọrọ ụmụ ehi ndị ọ kpụrụ àjà. Ọ họpụtakwara ndị nchụàjà ga na-eje ozi n’ebe ndị dị elu ọ rụrụ na Betel.
-