34 Ruo taa, ha na-efe chi ha otú ha na-emebu. O nweghị onye n’ime ha na-efe Jehova. O nweghịkwa onye na-eso ntụziaka ya, ihe niile o kpebiri, na Iwu ya. O nweghịkwa onye n’ime ha debere iwu Jehova nyere ụmụ Jekọb, onye ọ gbanwere aha ya ka ọ bụrụ Izrel.+