-
Ezra 4:1, 2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Mgbe ndị iro Juda na Benjamin+ nụrụ na ndị ahụ si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta+ na-arụrụ Jehova bụ́ Chineke Izrel ụlọ nsọ, 2 ha bịakwutere Zerubabel na ndị isi ọnụmara dị iche iche ozugbo ma sị ha: “Ka anyị soro unu rụọ ụlọ a n’ihi na anyị so unu efe* Chineke unu.+ Anyị na-achụkwara ya àjà kemgbe oge Eze Isa-hadọn+ nke Asiria, bụ́ onye kpọtara anyị n’ebe a.”+
-