12 Nwaanyị ahụ wee sị ya: “Eji m Jehova, bụ́ Chineke gị, onye dị ndụ, na-aṅụ iyi na enweghị m achịcha ọ bụla, ma e wezụga obere ntụ ọka dị ná nnukwu ite nakwa obere mmanụ dị n’obere ite.+ M na-akpata obere nkụ. M ga-agakwa mee achịcha mụ na nwa m ga-ata. Anyị tachaa, anyị echerezie ọnwụ.”