-
Jenesis 30:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
30 Mgbe Rechel hụrụ na ya amụtaghịrị Jekọb nwa, Rechel malitere imere nwanne ya nwaanyị anyaụfụ. O wee malite ịsị Jekọb: “Nye m nwa, ma ọ́ bụghị ya, m ga-anwụ.”
-