2 Ndị Eze 4:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ịlaịsha asị: “N’ụdị oge a n’afọ ọzọ, ị ga-amụ nwa nwoke.”+ Ma ọ sịrị: “Mbanụ, nna m ukwu, ị bụ onye nke ezi Chineke, agharala nwaanyị na-ejere gị ozi ụgha.”
16 Ịlaịsha asị: “N’ụdị oge a n’afọ ọzọ, ị ga-amụ nwa nwoke.”+ Ma ọ sịrị: “Mbanụ, nna m ukwu, ị bụ onye nke ezi Chineke, agharala nwaanyị na-ejere gị ozi ụgha.”