25 Ógbè ndị a dị iche iche bụ ala ebe ha bi: Ụfọdụ n’ime ndị ebo Juda bi na Kiriat-aba+ na ime obodo ndị dị ya nso, na Daịbọn na ime obodo ndị dị ya nso, na Jekabziel+ na ógbè ya niile, 26 na Jeshụa, na Moleda,+ na Bet-pelet,+ 27 na Heza-shual,+ na Bia-shiba na ime obodo ndị dị ya nso,