Ọnụ Ọgụgụ 3:19, 20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ụmụ Kohat ndị nwoke n’ezinụlọ n’ezinụlọ bụ Amram, Izha, Hebrọn, na Ọziel.+ 20 Ụmụ Meraraị ndị nwoke n’ezinụlọ n’ezinụlọ bụ Malaị+ na Mushaị.+ Ọ bụ ezinụlọ ndị a bụ ezinụlọ ndị Livaị, n’ọnụmara n’ọnụmara.
19 Ụmụ Kohat ndị nwoke n’ezinụlọ n’ezinụlọ bụ Amram, Izha, Hebrọn, na Ọziel.+ 20 Ụmụ Meraraị ndị nwoke n’ezinụlọ n’ezinụlọ bụ Malaị+ na Mushaị.+ Ọ bụ ezinụlọ ndị a bụ ezinụlọ ndị Livaị, n’ọnụmara n’ọnụmara.