1 Samuel 8:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe Samuel mere agadi, ọ họpụtara ụmụ ya ndị nwoke ka ha bụrụ ndị ikpe ndị Izrel. 2 Aha ọkpara ya bụ Joel. Aha nwa ya nwoke nke abụọ bụ Abaịja.+ Ha nọ na Bia-shiba na-ekpe ikpe.
8 Mgbe Samuel mere agadi, ọ họpụtara ụmụ ya ndị nwoke ka ha bụrụ ndị ikpe ndị Izrel. 2 Aha ọkpara ya bụ Joel. Aha nwa ya nwoke nke abụọ bụ Abaịja.+ Ha nọ na Bia-shiba na-ekpe ikpe.