Ọpụpụ 28:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 “Ị ga-esi ná ndị Izrel kpọta Erọn nwanne gị, ya na ụmụ ya ndị nwoke, ka ha bụrụ ndị nchụàjà m,+ ya bụ, Erọn,+ ya na Nedab na Abaịhu,+ Elieza na Ịtama,+ bụ́ ụmụ Erọn.+ Ọnụ Ọgụgụ 3:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ọ bụ Elieza nwa Erọn onye nchụàjà bụ onyeisi ndị isi+ ụmụ Livaị niile. Ọ bụ ya na-elekọta ndị na-arụ ọrụ dị iche iche n’ebe nsọ.
28 “Ị ga-esi ná ndị Izrel kpọta Erọn nwanne gị, ya na ụmụ ya ndị nwoke, ka ha bụrụ ndị nchụàjà m,+ ya bụ, Erọn,+ ya na Nedab na Abaịhu,+ Elieza na Ịtama,+ bụ́ ụmụ Erọn.+
32 Ọ bụ Elieza nwa Erọn onye nchụàjà bụ onyeisi ndị isi+ ụmụ Livaị niile. Ọ bụ ya na-elekọta ndị na-arụ ọrụ dị iche iche n’ebe nsọ.