Ọnụ Ọgụgụ 13:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Mgbe ha garuru Negeb, ha bịarutere Hebrọn,+ bụ́ ebe Ahaịman, Shishaị, na Talmaị,+ bụ́ ndị Anakim,+ bi. Afọ asaa agaala a rụrụ Hebrọn tupu a rụọ Zoan n’Ijipt. Joshụa 21:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Otú a ka ndị Izrel si fee nza, nye ndị Livaị obodo ndị a na ala ebe anụmanụ ha ga na-ata ahịhịa, otú Jehova gwara Mosis ka ha mee.+ Joshụa 21:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ha nyere ha Kiriat-aba+ (Aba a bụ nna Anak), ya bụ, Hebrọn,+ nke dị n’ala Juda bụ́ ugwu ugwu, nakwa ala dị iche iche ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa.
22 Mgbe ha garuru Negeb, ha bịarutere Hebrọn,+ bụ́ ebe Ahaịman, Shishaị, na Talmaị,+ bụ́ ndị Anakim,+ bi. Afọ asaa agaala a rụrụ Hebrọn tupu a rụọ Zoan n’Ijipt.
8 Otú a ka ndị Izrel si fee nza, nye ndị Livaị obodo ndị a na ala ebe anụmanụ ha ga na-ata ahịhịa, otú Jehova gwara Mosis ka ha mee.+
11 Ha nyere ha Kiriat-aba+ (Aba a bụ nna Anak), ya bụ, Hebrọn,+ nke dị n’ala Juda bụ́ ugwu ugwu, nakwa ala dị iche iche ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa.