Joshụa 15:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 O sikwa n’ebe ọdịda anyanwụ Beala ruo n’Ugwu Sia, garakwa ruo ná mkpọda Ugwu Jierim n’ebe ugwu, ya bụ, Kesalọn. Ọ gakwaara ruo Bet-shimesh,+ ruokwa Timna.+ Joshụa 15:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ebe ọdịda anyanwụ, ala ha kwụsịrị n’Oké Osimiri Mediterenian*+ nakwa n’ala dị n’akụkụ ya. Ebe ndị a niile bụ ókè ala ụmụ Juda, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.
10 O sikwa n’ebe ọdịda anyanwụ Beala ruo n’Ugwu Sia, garakwa ruo ná mkpọda Ugwu Jierim n’ebe ugwu, ya bụ, Kesalọn. Ọ gakwaara ruo Bet-shimesh,+ ruokwa Timna.+
12 N’ebe ọdịda anyanwụ, ala ha kwụsịrị n’Oké Osimiri Mediterenian*+ nakwa n’ala dị n’akụkụ ya. Ebe ndị a niile bụ ókè ala ụmụ Juda, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.