Joshụa 21:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Otú a ka ndị Izrel si fee nza, nye ndị Livaị obodo ndị a na ala ebe anụmanụ ha ga na-ata ahịhịa, otú Jehova gwara Mosis ka ha mee.+ Joshụa 21:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 E sikwa n’ebo Asha+ nye ha Maịshal na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, Abdọn na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa,
8 Otú a ka ndị Izrel si fee nza, nye ndị Livaị obodo ndị a na ala ebe anụmanụ ha ga na-ata ahịhịa, otú Jehova gwara Mosis ka ha mee.+
30 E sikwa n’ebo Asha+ nye ha Maịshal na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, Abdọn na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa,