Joshụa 21:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Otú a ka ndị Izrel si fee nza, nye ndị Livaị obodo ndị a na ala ebe anụmanụ ha ga na-ata ahịhịa, otú Jehova gwara Mosis ka ha mee.+ Joshụa 21:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 E sikwa n’ebo Benjamin nye ha Gibiọn+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, Giba na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa,+ 1 Samuel 13:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Sọl na Jonatan nwa ya, na ndị ka so ha, bi na Giba+ dị n’ebo Benjamin. Ma ndị Filistia mara ụlọikwuu na Mikmash.+
8 Otú a ka ndị Izrel si fee nza, nye ndị Livaị obodo ndị a na ala ebe anụmanụ ha ga na-ata ahịhịa, otú Jehova gwara Mosis ka ha mee.+
17 E sikwa n’ebo Benjamin nye ha Gibiọn+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, Giba na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa,+
16 Sọl na Jonatan nwa ya, na ndị ka so ha, bi na Giba+ dị n’ebo Benjamin. Ma ndị Filistia mara ụlọikwuu na Mikmash.+