Nehemaya 6:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Sanbalat na Gishem ziteere m ozi a ozugbo: “Bịa ka anyị yie oge anyị ga-ahụ n’otu n’ime obodo nta ndị dị na Ndagwurugwu Ono.”+ Ma ha nọ na-akpa nkata imerụ m ahụ́.
2 Sanbalat na Gishem ziteere m ozi a ozugbo: “Bịa ka anyị yie oge anyị ga-ahụ n’otu n’ime obodo nta ndị dị na Ndagwurugwu Ono.”+ Ma ha nọ na-akpa nkata imerụ m ahụ́.