-
1 Ihe E Mere 9:39-44Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
39 Nee+ mụrụ Kish, Kish amụọ Sọl,+ Sọl amụọ Jonatan,+ Malkaị-shua,+ Abinadab,+ na Eshbel. 40 Jonatan mụrụ Merib-bel,+ Merib-bel amụọ Maịka.+ 41 Ụmụ Maịka bụ Paịtọn, Melek, Taria, na Ehaz. 42 Ehaz mụrụ Jera, Jera amụọ Alemet, Azmavet, na Zimraị. Zimraị mụrụ Moza, 43 Moza amụọ Binia na Refeya, Refeya amụọ Eliesa, Eliesa amụọ Ezel. 44 Ezel mụrụ ụmụ isii. Aha ha bụ Azraịkam, Bokeru, Ishmel, Shearaya, Obedaya, na Henan. Ha niile bụ ụmụ Ezel.
-