-
1 Samuel 31:11-13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Mgbe ndị Jebesh-gilied+ nụrụ ihe ndị Filistia mere Sọl, 12 ndị agha ha niile ejiri abalị ụbọchị ahụ niile gaa bupụta ozu Sọl na ozu ụmụ ya ná mgbidi Bet-shan. Ha bu ozu ha lọta Jebesh, suokwa ha ọkụ ebe ahụ. 13 Ha chịkwaara ọkpụkpụ ha+ gaa lie n’okpuru osisi tamarisk dị na Jebesh.+ Ha bukwara ọnụ ụbọchị asaa.
-