5 N’ihi ya, Devid ziri ndị gara gwa ndị Jebesh-gilied, sị: “Ka Jehova gọzie unu, n’ihi na olili+ unu liri Sọl, bụ́ onyenwe unu, gosiri na unu hụrụ ya n’anya.*
12 Devid wee gakwuru ndị isi* Jebesh-gilied,+ ha achịnye ya ọkpụkpụ Sọl na ọkpụkpụ Jonatan nwa ya. Mgbe ndị Filistia gburu Sọl n’ugwu Gilboa, ọ bụ ndị Jebesh-gilied gara na nzuzo ebe ha kwụwara ha n’ámá obodo na Bet-shan, chịrị ọkpụkpụ ha.+