-
1 Ihe E Mere 25:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Ndị a niile bụ ụmụ Himan, onye na-ahụrụ eze ọhụụ, na-agwa ya ihe ezi Chineke kwuru nke na-eme ka e too Chineke. Ọ bụ ya mere ezi Chineke ji nye Himan ụmụ nwoke iri na anọ na ụmụ nwaanyị atọ.
-