2 Samuel 6:14, 15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Devid ji ike ya niile na-agba egwú n’ihu Jehova. N’oge ahụ niile, Devid yi efọd e ji ákwà linin kwaa.+ 15 Ka Devid na ndị Izrel niile bu Igbe Jehova na-alọta,+ ha nọ na-eti mkpu,+ na-aṅụrị ọṅụ, na-afụkwa opi.+
14 Devid ji ike ya niile na-agba egwú n’ihu Jehova. N’oge ahụ niile, Devid yi efọd e ji ákwà linin kwaa.+ 15 Ka Devid na ndị Izrel niile bu Igbe Jehova na-alọta,+ ha nọ na-eti mkpu,+ na-aṅụrị ọṅụ, na-afụkwa opi.+