1 Ihe E Mere 17:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ozugbo Devid kwabachara n’ụlọ* ya, ọ gwara Netan+ onye amụma, sị: “Ugbu a, ebi m n’ụlọ e ji osisi sida+ rụọ, ma, a ka na-adọsa igbe ọgbụgba ndụ Jehova n’ụlọikwuu.”+
17 Ozugbo Devid kwabachara n’ụlọ* ya, ọ gwara Netan+ onye amụma, sị: “Ugbu a, ebi m n’ụlọ e ji osisi sida+ rụọ, ma, a ka na-adọsa igbe ọgbụgba ndụ Jehova n’ụlọikwuu.”+