1 Ndị Eze 5:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụ ya mere m ji na-achọ ịrụ ụlọ a ga-anọ na-eto aha Jehova bụ́ Chineke m, otú Jehova kwere Devid nna m ná nkwa, sị: ‘Ọ bụ nwa gị nke m ga-eme ka ọ nọchie n’ocheeze gị ga-arụ ụlọ a ga-anọ na-eto aha m.’+ 1 Ihe E Mere 22:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ bụ ya ga-arụ ụlọ a ga-anọ na-eto aha m.+ Ọ ga-abụ nwa m, mụnwa ga-abụkwa nna ya.+ M ga-eme ka ocheeze ya sie ezigbo ike ruo mgbe ebighị ebi.’+
5 Ọ bụ ya mere m ji na-achọ ịrụ ụlọ a ga-anọ na-eto aha Jehova bụ́ Chineke m, otú Jehova kwere Devid nna m ná nkwa, sị: ‘Ọ bụ nwa gị nke m ga-eme ka ọ nọchie n’ocheeze gị ga-arụ ụlọ a ga-anọ na-eto aha m.’+
10 Ọ bụ ya ga-arụ ụlọ a ga-anọ na-eto aha m.+ Ọ ga-abụ nwa m, mụnwa ga-abụkwa nna ya.+ M ga-eme ka ocheeze ya sie ezigbo ike ruo mgbe ebighị ebi.’+