Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Samuel 15:24
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 24 Sọl wee sị Samuel: “Emehiela m, n’ihi na emeghị m ihe Jehova gwara m mee. Emeghịkwa m ihe i kwuru, maka na m tụrụ ụjọ ndị agha m wee mee ihe ha kwuru.

  • 1 Samuel 15:28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 Samuel asị ya: “Jehova anapụla gị ọchịchị Izrel taa otú a i si dọkapụ uwe a. Ọ ga-enyekwa ya onye ka gị mma.+

  • 1 Ihe E Mere 10:13, 14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Otú a ka Sọl si nwụọ n’ihi isi o nupụụrụ Jehova. O meghị ihe Jehova gwara ya.+ Ọ gakwukwaara onye na-agba afa ka ọ jụọrọ ya ase+ 14 kama ịjụ Jehova ase. Ọ bụ ya mere o* ji mee ka ọ nwụọ ma nyefee Devid nwa Jesi ọchịchị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya