1 Samuel 30:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Anyị gara agha n’ebe ndịda obodo ndị Keretaịt,+ nakwa n’ala ndị Juda nakwa n’ebe ndịda Keleb.+ Anyị gbakwara Ziklag ọkụ.” Zefanaya 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 “Ndị Keretaịt, ndị bi n’akụkụ oké osimiri, ga-ata ahụhụ.+ Jehova amala unu ikpe. Kenan, bụ́ ala ndị Filistia, m ga-ebibi gị,Ka a ghara inwe onye ga-ebi na gị.
14 Anyị gara agha n’ebe ndịda obodo ndị Keretaịt,+ nakwa n’ala ndị Juda nakwa n’ebe ndịda Keleb.+ Anyị gbakwara Ziklag ọkụ.”
5 “Ndị Keretaịt, ndị bi n’akụkụ oké osimiri, ga-ata ahụhụ.+ Jehova amala unu ikpe. Kenan, bụ́ ala ndị Filistia, m ga-ebibi gị,Ka a ghara inwe onye ga-ebi na gị.