2 Samuel 10:15, 16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe ndị Siria hụrụ na ndị Izrel emeriela ha, ha zukọtara ọzọ.+ 16 Hadadiza+ zikwara ndị Siria nọ ná mpaghara Osimiri Yufretis+ ka ha bịa. Shobak, onyeisi ndị agha Hadadiza, eduru ha gaa Hilam.
15 Mgbe ndị Siria hụrụ na ndị Izrel emeriela ha, ha zukọtara ọzọ.+ 16 Hadadiza+ zikwara ndị Siria nọ ná mpaghara Osimiri Yufretis+ ka ha bịa. Shobak, onyeisi ndị agha Hadadiza, eduru ha gaa Hilam.