6 Ugbu a, gwa ndị gị ka ha gbutere m osisi sida na Lebanọn.+ Ndị na-ejere m ozi ga-eso ndị na-ejere gị ozi rụọ ọrụ. M ga-akwụkwa gị ihe ị chọrọ ka m kwụọ gị maka ọrụ ndị na-ejere gị ozi ga-arụrụ m. Ị manụ na o nweghị onye n’ime anyị hụrụ azụ ndị Saịdọn anya n’igbu osisi.”+