-
1 Samuel 10:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 E mechaa, gị agaa n’ugwu nke ezi Chineke, ebe ndị agha Filistia na-anọ eche nche. I ruo n’obodo ahụ, ị ga-ahụ ndị amụma si n’ebe dị elu na-agbadata. Ha na-ebu amụma. Ị ga-ahụkwa ndị nọ n’ihu ha na-akpọ ụbọ akwara na une, na-akụ ịgbà, na-afụkwa ọjà.
-