8 Devid na ndị Izrel niile jikwa obi ha niile na-aṅụrị ọṅụ, na-abụkwa abụ n’ihu ezi Chineke. Ha ji ma une ma ụbọ akwara ma obere ịgbà+ ma ájà+ ma opi+ ma ngwá egwú ndị ọzọ, na-eti egwú.
16 Devid gwakwara ndị isi ndị Livaị ka ha họpụta ụmụnne ha ndị na-abụ abụ ka ha jiri ọṅụ na-abụ abụ mgbe ngwá egwú ndị a ga na-ada: ụbọ akwara,+ une, na ájà.+
5 Esaf+ bụ onyeisi ha. Zekaraya na-esote ya. Jeayel, Shemiramọt, Jehayel, Matitaya, Elayab, Benaya, Obed-ịdọm, na Jeayel+ na-akpọ ụbọ akwara na une.+ Esaf na-akụ ájà.+