3 na ụmụ ya ndị nwoke abụọ.+ Aha a gụrụ otu n’ime ha bụ Geshọm+ maka na Mosis sịrị, “Abụrụla m onye mbịarambịa ná mba ọzọ.” 4 A gụrụ onye nke ọzọ Eliiza maka na ọ sịrị “Chineke nke nna m bụ onye na-enyere m aka, onye napụtara m ka Fero ghara iji mma agha gbuo m.”+