1 Ihe E Mere 29:26, 27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Otú a ka Devid nwa Jesi si chịa Izrel niile. 27 Ọ chịrị Izrel afọ iri anọ. Ọ chịrị afọ asaa na Hebrọn,+ chịakwa afọ iri atọ na atọ na Jeruselem.+
26 Otú a ka Devid nwa Jesi si chịa Izrel niile. 27 Ọ chịrị Izrel afọ iri anọ. Ọ chịrị afọ asaa na Hebrọn,+ chịakwa afọ iri atọ na atọ na Jeruselem.+