Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 18:25
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 25 Mosis si ná ndị Izrel niile họpụta ụmụ nwoke ruru eru ma mee ha ndị isi ndị Izrel, ya bụ, ndị isi otu puku otu puku mmadụ, ndị isi otu narị otu narị mmadụ, ndị isi mmadụ iri ise mmadụ iri ise, na ndị isi mmadụ iri mmadụ iri.

  • Diuterọnọmi 1:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 M wee kpọọ ndị isi ebo unu niile, bụ́ ụmụ nwoke ma ihe, ndị makwa nke a na-akọ. M mere ha ndị isi unu, ya bụ, ndị isi otu puku otu puku mmadụ, ndị isi otu narị otu narị mmadụ, ndị isi mmadụ iri ise mmadụ iri ise, ndị isi mmadụ iri mmadụ iri, nakwa ndị ọzọ bụ́ ndị isi n’ebo unu.+

  • 1 Samuel 8:11, 12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Ọ sịrị: “Ihe a ka eze ga na-achị unu nwere ikike ime:+ Ọ ga-akpọrọ ụmụ unu ndị nwoke,+ ha abụrụ ndị agha ga na-agba ụgbọ ịnyịnya ya,+ na-agbakwa ịnyịnya ya.+ Ụfọdụ ga na-agbakwa ọsọ n’ihu ụgbọ ịnyịnya ya. 12 Ọ ga-ahọpụtakwara onwe ya ndị isi agha ga na-edu otu puku otu puku ndị agha+ na ndị nke ga na-edu ndị agha iri ise iri ise.+ Ọ ga-ahọpụtakwa ụfọdụ ka ha na-akọrọ ya ubi,+ na-ewekwara ya ihe ubi,+ na-akpụkwara ya ngwá agha na ngwá ụgbọ ịnyịnya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya