1 Ihe E Mere 11:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị a bụ aha ndị dike bụ́ ndị agha Devid: Jashobiam,+ onye si n’agbụrụ Hakmọnaị, onyeisi ndị dike atọ.+ E nwere mgbe o ji ube ya gbuo narị mmadụ atọ (300) otu mgbe.+
11 Ndị a bụ aha ndị dike bụ́ ndị agha Devid: Jashobiam,+ onye si n’agbụrụ Hakmọnaị, onyeisi ndị dike atọ.+ E nwere mgbe o ji ube ya gbuo narị mmadụ atọ (300) otu mgbe.+