Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Samuel 23:20-23
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 Benaya,+ nwa Jehoyada, bụ nwoke obi kara.* O mere ọtụtụ ihe na Kabzil.+ O gburu ụmụ nwoke abụọ Ariel onye Moab mụrụ. Ọ bụkwa ya banyere n’olulu mmiri gbuo ọdụm n’otu ụbọchị snoo na-ada.+ 21 Ọ bụkwa ya gburu otu nwoke Ijipt gbara ajọ dimkpa. N’agbanyeghị na onye Ijipt ahụ ji ube n’aka, yanwa ji mkpara gakwuru ya, napụta ya ube ya ahụ, jirikwa ya gbuo ya. 22 Ihe ndị a ka Benaya nwa Jehoyada mere. Aha ya na-edekwa ude ka nke mmadụ atọ ahụ bụ́ dike n’agha. 23 Ọ bụ eziokwu na a na-akwanyere ya ùgwù karịa ndị agha iri atọ ahụ bụ́ ndị isi, ọ harughị ka ndị dike atọ ahụ. Ma, Devid họpụtara ya ka ọ bụrụ onye nche ya.

  • 1 Ndị Eze 4:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 Benaya+ nwa Jehoyada bụ onyeisi ndị agha. Zedọk na Abayata+ bụ ndị nchụàjà.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya