2 Samuel 2:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ụmụ Zeruya+ atọ ndị nwoke nọ ebe ahụ. Ha bụ Joab,+ Abishaị,+ na Asahel.+ Asahel na-awụ ọsọ ka ele. 2 Samuel 23:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị a bụ aha ndị dike bụ́ ndị agha Devid:+ Josheb-bashibet, onye Takimọnaịt, onyeisi ndị dike atọ.+ E nwere mgbe o ji ube ya gbuo narị mmadụ asatọ (800) otu mgbe. 2 Samuel 23:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Asahel+ nwanne Joab bụ otu n’ime mmadụ iri atọ ahụ. Ndị ọzọ bụ: Elhenan nwa Dodo onye Betlehem,+
18 Ụmụ Zeruya+ atọ ndị nwoke nọ ebe ahụ. Ha bụ Joab,+ Abishaị,+ na Asahel.+ Asahel na-awụ ọsọ ka ele.
8 Ndị a bụ aha ndị dike bụ́ ndị agha Devid:+ Josheb-bashibet, onye Takimọnaịt, onyeisi ndị dike atọ.+ E nwere mgbe o ji ube ya gbuo narị mmadụ asatọ (800) otu mgbe.